Ọnụ Ọgụgụ 18:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jehova wee sị Erọn: “Ị gaghị eketa ala n’ala Izrel, e nweghịkwa ala ha ga-abụ nke gị.+ Abụ m òkè gị, bụrụkwa ihe ị ga-eketa n’etiti ndị Izrel.+ Joshụa 13:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ma, Mosis enyeghị ebo Livaị ala.+ Jehova bụ́ Chineke Izrel ka ha ketara, otú o kwere ha ná nkwa.+
20 Jehova wee sị Erọn: “Ị gaghị eketa ala n’ala Izrel, e nweghịkwa ala ha ga-abụ nke gị.+ Abụ m òkè gị, bụrụkwa ihe ị ga-eketa n’etiti ndị Izrel.+