Diuterọnọmi 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụ ya mere na ebo Livaị enwetaghị òkè ọ bụla n’ihe e kenyere ụmụnne ya. Ọ bụ Jehova ka ha ketara, otú Jehova bụ́ Chineke unu gwara ha.+ Joshụa 18:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, ndị Livaị agaghị eketa ala ọ bụla,+ n’ihi na ha ga na-ejere Jehova ozi n’ụlọ nsọ.* Ọ bụ ya ka ha ketara.+ Gad, Ruben, na ọkara ebo Manase+ ketara ala dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan. Ọ bụ Mosis ohu Jehova kenyere ha ya.”
9 Ọ bụ ya mere na ebo Livaị enwetaghị òkè ọ bụla n’ihe e kenyere ụmụnne ya. Ọ bụ Jehova ka ha ketara, otú Jehova bụ́ Chineke unu gwara ha.+
7 Ma, ndị Livaị agaghị eketa ala ọ bụla,+ n’ihi na ha ga na-ejere Jehova ozi n’ụlọ nsọ.* Ọ bụ ya ka ha ketara.+ Gad, Ruben, na ọkara ebo Manase+ ketara ala dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan. Ọ bụ Mosis ohu Jehova kenyere ha ya.”