Joshụa 11:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Joshụa laghachikwara weghara Hezọ, jirikwa mma agha gbuo eze ya,+ n’ihi na Hezọ bụbu alaeze kacha ike n’alaeze ndị a niile. Ndị Ikpe 4:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi ya, Jehova nyefere ha n’aka* Jebin eze Kenan,+ onye chịrị na Hezọ. Onyeisi ndị agha ya bụ Sisera, onye bi na Haroshet.*+ 1 Samuel 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, ha chefuru Jehova bụ́ Chineke ha. Ọ bụ ya mere o ji nyefee ha+ n’aka* Sisera+ bụ́ onyeisi ndị agha Hezọ, nyefeekwa ha n’aka ndị Filistia+ nakwa n’aka eze Moab,+ ha ana-alụso ndị Izrel agha.
10 Joshụa laghachikwara weghara Hezọ, jirikwa mma agha gbuo eze ya,+ n’ihi na Hezọ bụbu alaeze kacha ike n’alaeze ndị a niile.
2 N’ihi ya, Jehova nyefere ha n’aka* Jebin eze Kenan,+ onye chịrị na Hezọ. Onyeisi ndị agha ya bụ Sisera, onye bi na Haroshet.*+
9 Ma, ha chefuru Jehova bụ́ Chineke ha. Ọ bụ ya mere o ji nyefee ha+ n’aka* Sisera+ bụ́ onyeisi ndị agha Hezọ, nyefeekwa ha n’aka ndị Filistia+ nakwa n’aka eze Moab,+ ha ana-alụso ndị Izrel agha.