15 “Ma ọ bụrụ na unu egeghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu ma lezie anya na-edebe iwu ya niile, na-emekwa ihe ndị o kpebiri bụ́ ndị m na-agwa unu taa, a ga-abụrịrị unu ọnụ, ihe ọjọọ a niile ga-emekwa unu:+
13 Ma kweta na i mehiere, n’ihi na i nupụrụla Jehova bụ́ Chineke gị isi. Gị na ndị mba ọzọ* na-akwa iko n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko. I geghịkwa m ntị. Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.’”