4 Ha wee si n’ụlọ* Bel-birit+ nye ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri asaa. Abimelek ji ya goo ndị na-enweghị ihe ha na-arụ na ndị na-akparị mmadụ ka ha soro ya.
27 Ndị Shikem gara n’ubi ghọọ mkpụrụ vaịn ndị dị n’ubi vaịn ha, zọchaa ha, meekwa ememme. Mgbe ha mechara, ha banyere n’ụlọ chi ha,+ rie oriri, ṅụọ mmanya, bụọkwa Abimelek ọnụ.