Jenesis 36:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Elifaz, nwa Ịsọ, nwere iko nwaanyị aha ya bụ Timna. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Elifaz Amalek.+ Ọ bụ ha bụ ụmụ* Eda, nwunye Ịsọ. Ọpụpụ 17:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 sị: “Ebe ọ bụ na aka ndị Amalek na-emegide ocheeze Jaa,+ Jehova ga-alụso ha agha n’ọgbọ ha niile.”+ Ọnụ Ọgụgụ 13:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ndị Amalek+ bi n’ala Negeb.+ Ndị Het, ndị Jebus,+ na ndị Amọraịt+ bikwa n’ebe bụ́ ugwu ugwu, ndị Kenan+ ebiri n’akụkụ oké osimiri+ nakwa n’akụkụ Osimiri Jọdan.” 1 Samuel 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: ‘M ga-eme ka ndị Amalek zaa ajụjụ maka agha ha lụsoro ndị Izrel n’ụzọ mgbe ha si Ijipt na-apụta.+
12 Elifaz, nwa Ịsọ, nwere iko nwaanyị aha ya bụ Timna. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Elifaz Amalek.+ Ọ bụ ha bụ ụmụ* Eda, nwunye Ịsọ.
16 sị: “Ebe ọ bụ na aka ndị Amalek na-emegide ocheeze Jaa,+ Jehova ga-alụso ha agha n’ọgbọ ha niile.”+
29 Ndị Amalek+ bi n’ala Negeb.+ Ndị Het, ndị Jebus,+ na ndị Amọraịt+ bikwa n’ebe bụ́ ugwu ugwu, ndị Kenan+ ebiri n’akụkụ oké osimiri+ nakwa n’akụkụ Osimiri Jọdan.”
2 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: ‘M ga-eme ka ndị Amalek zaa ajụjụ maka agha ha lụsoro ndị Izrel n’ụzọ mgbe ha si Ijipt na-apụta.+