Ndị Ikpe 14:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ụbọchị nke anọ, ha gwara nwunye Samsịn, sị: “Ghọgbuo di gị+ ka ọ kọwaara anyị ilu ahụ. Ma ọ́ bụghị ya, anyị ga-agba gị na ezinụlọ nna gị ọkụ. Ùnu kpọrọ anyị ebe a ka unu nara anyị ihe anyị?”
15 N’ụbọchị nke anọ, ha gwara nwunye Samsịn, sị: “Ghọgbuo di gị+ ka ọ kọwaara anyị ilu ahụ. Ma ọ́ bụghị ya, anyị ga-agba gị na ezinụlọ nna gị ọkụ. Ùnu kpọrọ anyị ebe a ka unu nara anyị ihe anyị?”