Ndị Ikpe 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha nọ na-efe Jehova n’oge niile Joshụa nọ ndụ nakwa n’oge niile ndị okenye ndị dịrị ndụ mgbe Joshụa nwụchara nọ ndụ, bụ́ ndị hụrụ ọrụ niile dị ebube Jehova rụụrụ Izrel.+
7 Ha nọ na-efe Jehova n’oge niile Joshụa nọ ndụ nakwa n’oge niile ndị okenye ndị dịrị ndụ mgbe Joshụa nwụchara nọ ndụ, bụ́ ndị hụrụ ọrụ niile dị ebube Jehova rụụrụ Izrel.+