Levitikọs 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ihe ọ bụla fọrọ n’àjà ọka ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya.+ Ọ bụ ihe kacha nsọ+ si n’àjà e suru ọkụ a chụụrụ Jehova. Ọnụ Ọgụgụ 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “‘Onyinye ọ bụla dị nsọ+ ndị Izrel wetaara onye nchụàjà ga-abụ nke onye nchụàjà.+
3 Ihe ọ bụla fọrọ n’àjà ọka ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya.+ Ọ bụ ihe kacha nsọ+ si n’àjà e suru ọkụ a chụụrụ Jehova.