1 Samuel 18:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, Maịkal,+ nwa Sọl, hụrụ Devid n’anya. A gwakwara ya Sọl, ya adị ya mma. 1 Samuel 19:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Sọl mechara zie ndị mmadụ ka ha gaa chee ụlọ Devid nche, gbuokwa ya n’ụtụtụ.+ Ma, Maịkal nwunye Devid gwara ya, sị: “Ọ bụrụ na ị gbapụghị n’abalị a, ị ga-abụ onye nwụrụ anwụ echi.” 1 Ihe E Mere 15:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ma, mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’Obodo Devid,+ Maịkal+ nwa Sọl si na windo lepụ anya hụ Eze Devid ka ọ na-awụli elu na-enwe aṅụrị, ya ebido ileda ya anya n’obi ya.+
11 Sọl mechara zie ndị mmadụ ka ha gaa chee ụlọ Devid nche, gbuokwa ya n’ụtụtụ.+ Ma, Maịkal nwunye Devid gwara ya, sị: “Ọ bụrụ na ị gbapụghị n’abalị a, ị ga-abụ onye nwụrụ anwụ echi.”
29 Ma, mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’Obodo Devid,+ Maịkal+ nwa Sọl si na windo lepụ anya hụ Eze Devid ka ọ na-awụli elu na-enwe aṅụrị, ya ebido ileda ya anya n’obi ya.+