Ọnụ Ọgụgụ 35:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Obodo ndị ahụ ga-abụrụ unu ebe onye gburu mmadụ ga-agbaga, ka onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ+ ghara igbu onye ahụ ruo mgbe nzukọ unu ga-ekpe ya ikpe.+ 13 Ọ bụ uru obodo mgbaba isii ahụ unu ga-ahọrọ ga-abara unu.
12 Obodo ndị ahụ ga-abụrụ unu ebe onye gburu mmadụ ga-agbaga, ka onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ+ ghara igbu onye ahụ ruo mgbe nzukọ unu ga-ekpe ya ikpe.+ 13 Ọ bụ uru obodo mgbaba isii ahụ unu ga-ahọrọ ga-abara unu.