20 Devid gwakwara Solomọn nwa ya, sị: “Nwee obi ike, dị ike, bidokwa ọrụ. Atụla egwu, atụkwala ụjọ, n’ihi na Jehova Chineke, bụ́ Chineke m, nọnyeere gị.+ Ọ gaghị ahapụ gị, ọ gaghịkwa agbakụta gị azụ.+ Kama, ọ ga-anọnyere gị ruo mgbe a rụchara ụlọ Jehova.