-
1 Ihe E Mere 25:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Devid na ndị isi ìgwè dị iche iche na-eje ozi họpụtara ụfọdụ n’ime ụmụ Esaf, ụmụ Himan, na ụmụ Jedutọn+ ka ha na-eji une,+ ụbọ akwara, na ájà+ na-eto Chineke ma na-ebu amụma. Ndị a họpụtara maka ọrụ a bụ: 2 A bịa n’ụmụ Esaf, a họpụtara Zakọ, Josef, Netanaya, na Asharila. Ọ bụ Esaf na-eduzi ha. Ha na-ebukwa amụma otú eze haziri ka ha si na-ebu ya.
-