17 “Ma, ọ bụrụ na obi unu apụọ n’ebe Chineke nọ,+ unu aghara ige ya ntị, e wee rafuo unu, unu akpọọrọ chi ọzọ dị iche iche isiala, feekwa ha ofufe,+ 18 ana m agwa unu taa na a ga-ebibirịrị unu.+ Unu agaghị ebite aka n’ala ahụ unu na-agafe Osimiri Jọdan ka unu gaa biri.