Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 14:30
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 30 Jehova si otú a zọpụta ndị Izrel n’aka ndị Ijipt n’ụbọchị ahụ.+ Ndị Izrel wee hụ ka ndị Ijipt nwụrụ n’ụsọ oké osimiri.

  • Abụ Ọma 110:5, 6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  5 Jehova ga-anọ n’aka nri gị.+

      Ọ ga-ebibi ndị eze n’ụbọchị iwe ya.+

       6 Ọ ga-ekpe mba dị iche iche ikpe ma taa ha ahụhụ.+

      Ọ ga-eme ka ozu ju n’ala ahụ niile.+

      Ọ ga-ebibi onye na-achị* ala buru nnukwu ibu.*

  • Aịzaya 37:36
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 36 Mmụọ ozi Jehova gara n’ebe ndị Asiria mara ụlọikwuu gbuo otu narị puku mmadụ na puku iri asatọ na puku ise (185,000). Mgbe ndị mmadụ biliri n’isi ụtụtụ, ha hụrụ ozu ndị ahụ niile e gburu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya