5 Ma ebe ọ bụ na ị na-eme isi ike ma jụ ichegharị, ihe a ị na-eme ga-eme ka Chineke wesa gị iwe n’ụbọchị iwe ya nakwa n’ụbọchị ọ ga-eme ka a mata ikpe ya ziri ezi.+
18 Ma mba niile were iwe, gịnwa eweekwa iwe, oge a kara aka eruo ka e kpee ndị nwụrụ anwụ ikpe, kwụọkwa ndị ohu gị bụ́ ndị amụma+ na ndị nsọ na ndị na-atụ egwu gị* ụgwọ,+ ma ndị nta ma ndị ukwu, bibiekwa ndị na-ebibi ụwa.”+