Ọnụ Ọgụgụ 10:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụ ụmụ Erọn ndị nwoke, bụ́ ndị nchụàjà, ga na-afụ opi ndị ahụ.+ Unu ga na-afụ ha n’ọgbọ unu niile. Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide unu ga na-edebe. 1 Ihe E Mere 13:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Devid na ndị Izrel niile jikwa obi ha niile na-aṅụrị ọṅụ, na-abụkwa abụ n’ihu ezi Chineke. Ha ji ma une ma ụbọ akwara ma obere ịgbà+ ma ájà+ ma opi+ ma ngwá egwú ndị ọzọ, na-eti egwú. 2 Ihe E Mere 29:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’ihi ya, ndị Livaị ji ngwá egwú Devid guzoro, ndị nchụàjà ejirikwa opi guzoro.+
8 Ọ bụ ụmụ Erọn ndị nwoke, bụ́ ndị nchụàjà, ga na-afụ opi ndị ahụ.+ Unu ga na-afụ ha n’ọgbọ unu niile. Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide unu ga na-edebe.
8 Devid na ndị Izrel niile jikwa obi ha niile na-aṅụrị ọṅụ, na-abụkwa abụ n’ihu ezi Chineke. Ha ji ma une ma ụbọ akwara ma obere ịgbà+ ma ájà+ ma opi+ ma ngwá egwú ndị ọzọ, na-eti egwú.