Levitikọs 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe fọrọ n’àjà ọka ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya. Ọ bụ ihe kacha nsọ si n’àjà e suru ọkụ a chụụrụ Jehova.+ Levitikọs 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “‘Ihe a bụ iwu ga na-achị àjà ikpe ọmụma:+ Ọ bụ ihe kacha nsọ.
10 Ihe fọrọ n’àjà ọka ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya. Ọ bụ ihe kacha nsọ si n’àjà e suru ọkụ a chụụrụ Jehova.+