Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Job 5:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Ọ na-eme ka mmiri zoo n’ụwa,

      Na-emekwa ka mmiri zoo n’ubi.

  • Job 26:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 Ọ na-eji ígwé ojii ya afụchi mmiri+

      Otú ígwé ojii na-agaghị agbawa n’agbanyeghị otú mmiri si dị arọ.

  • Job 37:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Ume Chineke kupụrụ na-eme ka mmiri kpụkọọ,+

      Meekwa ka mmiri niile kpụkọta ọnụ.+

  • Abụ Ọma 135:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  7 Ọ na-eme ka alụlụụ* si n’ebe niile ụwa sọtụrụ na-akwụgo elu.

      Ọ na-eme ka àmụ̀mà na-egbu mgbe mmiri na-ezo.

      Ọ na-eme ka ifufe si n’ebe ọ na-adị pụta.+

  • Ilu 30:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 Ònye gbagorola n’eluigwe ma gbadata?+

      Ònye ji ọbụ aka ya abụọ kpokọta ifufe?

      Ònye ji ákwà kechie mmiri?+

      Ònye kere ebe niile ụwa sọtụrụ?+

      Gịnị bụ aha ya, gịnịkwa bụ aha ọkpara ya, ma ọ bụrụ na ị ma?

  • Aịzaya 40:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Ònye ka ọbụ aka ya nwere ike ịba mmiri niile dị n’oké osimiri?+

      Ònyekwa ji ọbụ aka* ya tụọ eluigwe?

      Ònye wụnyere ájá dị n’ala n’ihe e ji atụ̀ ihe+

      Ma ọ bụ jiri ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ugwu ukwu,

      Jirikwa ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ugwu nta?

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya