Ilu 30:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ònye rịgoworo n’eluigwe, ka o wee rịdata?+ Ònye jiworo ọbụ aka ya abụọ kpokọta ifufe?+ Ònye jiworo ákwà mgbokwasị kechie mmiri?+ Ònye meworo ka nsọtụ niile nke ụwa dịrị?+ Gịnị bụ aha ya,+ gịnịkwa bụ aha ọkpara ya, ma ọ bụrụ na ị maara?+
4 Ònye rịgoworo n’eluigwe, ka o wee rịdata?+ Ònye jiworo ọbụ aka ya abụọ kpokọta ifufe?+ Ònye jiworo ákwà mgbokwasị kechie mmiri?+ Ònye meworo ka nsọtụ niile nke ụwa dịrị?+ Gịnị bụ aha ya,+ gịnịkwa bụ aha ọkpara ya, ma ọ bụrụ na ị maara?+