Abụ Ọma 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka m kwuo ihe Jehova nyere n’iwu;Ọ gwara m, sị: “Ị bụ ọkpara m;+Mụ onwe m aghọwo nna gị taa.+ Matiu 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ ga-amụ nwa nwoke, ị ga-agụ ya Jizọs,+ n’ihi na ọ ga-azọpụta+ ndị ya+ ná mmehie ha.”+ Jọn 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Nna m adịghị ekpe onye ọ bụla ikpe ma ọlị, kama o nyefewo ikpe ikpe niile n’aka Ọkpara ya,+ Ọrụ Ndịozi 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Nzọpụta adịghịkwa n’onye ọ bụla ọzọ, n’ihi na aha ọzọ+ adịghị n’okpuru eluigwe nke e nyere ụmụ mmadụ, nke a ga-eji zọpụta anyị.”+ Ndị Filipaị 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 onye dịrị n’ụdị Chineke,+ ma o cheghị echiche ịnara ọkwá n’ike, ya bụ, ka ọ hara ka Chineke.+ 1 Timoti 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na e nwere otu Chineke,+ na otu onye ogbugbo+ n’etiti Chineke+ na mmadụ,+ onye bụ́ mmadụ, ya bụ, Kraịst Jizọs,+ Ndị Hibru 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 bụ́ ebe onye obu ụzọ banyeworo n’ihi ọdịmma anyị,+ ya bụ, Jizọs, onye ghọworo nnukwu onye nchụàjà dị ka Melkizedek ruo mgbe ebighị ebi.+ Mkpughe 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O nwere aha e dere n’uwe elu ya, ya bụ, n’apata ụkwụ ya, nke bụ́ Eze nke ndị eze na Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile.+
22 N’ihi na Nna m adịghị ekpe onye ọ bụla ikpe ma ọlị, kama o nyefewo ikpe ikpe niile n’aka Ọkpara ya,+
12 Nzọpụta adịghịkwa n’onye ọ bụla ọzọ, n’ihi na aha ọzọ+ adịghị n’okpuru eluigwe nke e nyere ụmụ mmadụ, nke a ga-eji zọpụta anyị.”+
5 N’ihi na e nwere otu Chineke,+ na otu onye ogbugbo+ n’etiti Chineke+ na mmadụ,+ onye bụ́ mmadụ, ya bụ, Kraịst Jizọs,+
20 bụ́ ebe onye obu ụzọ banyeworo n’ihi ọdịmma anyị,+ ya bụ, Jizọs, onye ghọworo nnukwu onye nchụàjà dị ka Melkizedek ruo mgbe ebighị ebi.+
16 O nwere aha e dere n’uwe elu ya, ya bụ, n’apata ụkwụ ya, nke bụ́ Eze nke ndị eze na Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile.+