7 E si n’aka ya jiri ihe mgbapụta tọhapụ anyị, site n’ọbara+ nke onye ahụ, ee, mgbaghara nke njehie+ anyị, dị ka obiọma ya dị ukwuu nke na-erughịrị mmadụ si dị.+
24 Ya onwe ya buuru mmehie anyị+ n’ahụ́ ya n’elu osisi ahụ,+ ka anyị wee sepụ aka ná mmehie+ ma bie ndụ n’ezi omume. Ọ bụkwa “site n’ọnyá ya ka a gwọrọ unu.”+