Matiu 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma ya na ya enweghị mmekọahụ+ ọ bụla ruo mgbe ọ mụrụ nwa nwoke;+ o wee gụọ ya Jizọs.+ Luk 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 lee! ị ga-atụrụ ime, mụọ nwa nwoke,+ ị ga-agụkwa ya Jizọs.+ Luk 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ụbọchị asatọ+ zuru ka e bie ya úgwù,+ a gụrụ ya Jizọs,+ bụ́ aha mmụọ ozi ahụ kpọrọ ya tupu a tụrụ ime ya.+
21 Mgbe ụbọchị asatọ+ zuru ka e bie ya úgwù,+ a gụrụ ya Jizọs,+ bụ́ aha mmụọ ozi ahụ kpọrọ ya tupu a tụrụ ime ya.+