Jenesis 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mmụọ ozi Jehova gwakwara ya, sị: “Lee, ị dị ime, ị ga-amụkwa nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Ishmel;+ n’ihi na ahụ́ a na-emekpa gị eruwo Jehova ntị.+ Ndị Ikpe 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka oge na-aga, mmụọ ozi Jehova pụtara ìhè n’ihu nwaanyị ahụ+ wee sị ya: “Lee, ị bụ nwaanyị aga, ị mụtaghịkwa nwa. Ma ị ga-atụrụ ime mụọ nwa nwoke.+ Ndị Galeshia 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma mgbe oge ahụ dum zuru,+ Chineke zipụrụ Ọkpara ya,+ bụ́ onye nwaanyị mụrụ,+ bụrụkwa onye nọ n’okpuru iwu,+
11 Mmụọ ozi Jehova gwakwara ya, sị: “Lee, ị dị ime, ị ga-amụkwa nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Ishmel;+ n’ihi na ahụ́ a na-emekpa gị eruwo Jehova ntị.+
3 Ka oge na-aga, mmụọ ozi Jehova pụtara ìhè n’ihu nwaanyị ahụ+ wee sị ya: “Lee, ị bụ nwaanyị aga, ị mụtaghịkwa nwa. Ma ị ga-atụrụ ime mụọ nwa nwoke.+
4 Ma mgbe oge ahụ dum zuru,+ Chineke zipụrụ Ọkpara ya,+ bụ́ onye nwaanyị mụrụ,+ bụrụkwa onye nọ n’okpuru iwu,+