10 O wee gaa n’ihu ịsị: “Aghaghị m ịbịakwuteghachi gị n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, ma, lee! Sera nwunye gị ga-amụ nwa nwoke.”+ Sera nọ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, nke dị n’azụ nwoke ahụ, na-ege ntị.
16 O wee sị: “N’ụdị oge a n’afọ ọzọ ị ga na-amakụ nwa.”+ Ma ọ sịrị: “Ee e, nna m ukwu, onye nke ezi Chineke! Aghala ụgha n’ihe banyere nwaanyị na-ejere gị ozi.”