Matiu 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ ga-amụ nwa nwoke, ị ga-agụ ya Jizọs,+ n’ihi na ọ ga-azọpụta+ ndị ya+ ná mmehie ha.”+ Luk 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ụbọchị asatọ+ zuru ka e bie ya úgwù,+ a gụrụ ya Jizọs,+ bụ́ aha mmụọ ozi ahụ kpọrọ ya tupu a tụrụ ime ya.+
21 Mgbe ụbọchị asatọ+ zuru ka e bie ya úgwù,+ a gụrụ ya Jizọs,+ bụ́ aha mmụọ ozi ahụ kpọrọ ya tupu a tụrụ ime ya.+