Abụ Ọma 115:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Eluigwe bụ eluigwe Jehova,+Ma ụwa ka o nyere ụmụ mmadụ.+ Jọn 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghịkwa onye ọ bụla rịgowooro n’eluigwe +ma e wezụga onye ahụ nke si n’eluigwe rịdata,+ bụ́ Nwa nke mmadụ.+ Ndị Efesọs 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma okwu ahụ bụ́ “ọ rịgooro,”+ gịnị ka ọ pụtara ma ọ bụghị na ọ rịdatakwara n’ebe dị ala, ya bụ, ụwa?+
13 Ọ dịghịkwa onye ọ bụla rịgowooro n’eluigwe +ma e wezụga onye ahụ nke si n’eluigwe rịdata,+ bụ́ Nwa nke mmadụ.+
9 Ma okwu ahụ bụ́ “ọ rịgooro,”+ gịnị ka ọ pụtara ma ọ bụghị na ọ rịdatakwara n’ebe dị ala, ya bụ, ụwa?+