Job 7:6, 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndụ m na-agbada n’ike n’ike.*+ Ọ na-agwụ ngwa ngwa, enweghịkwa m olileanya.+ 7 Cheta na ndụ m dị ka ifufe,+Na agaghị m enwe obi ụtọ* ọzọ. Abụ Ọma 103:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndụ mmadụ efu dị ka nke ahịhịa ndụ.+ Mmadụ na-ama mma otú okooko osisi dị n’ọhịa si ama mma.+ 16 Ma mgbe ifufe fere, a naghịzi ahụ ya,Ya adịzie ka à ga-asị na e nwetụbeghị mgbe ọ dị.
6 Ndụ m na-agbada n’ike n’ike.*+ Ọ na-agwụ ngwa ngwa, enweghịkwa m olileanya.+ 7 Cheta na ndụ m dị ka ifufe,+Na agaghị m enwe obi ụtọ* ọzọ.
15 Ndụ mmadụ efu dị ka nke ahịhịa ndụ.+ Mmadụ na-ama mma otú okooko osisi dị n’ọhịa si ama mma.+ 16 Ma mgbe ifufe fere, a naghịzi ahụ ya,Ya adịzie ka à ga-asị na e nwetụbeghị mgbe ọ dị.