Abụ Ọma 28:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Akpụrụkọtala mụ na ndị ajọ omume nakwa ndị na-eme ihe ọjọọ,+Ndị na-agwa mmadụ ibe ha okwu ọma, ma ya abụrụ na ha bu ihe ọjọọ n’obi.+ Abụ Ọma 62:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na ha na-agba izu ka ha si ná nnukwu ọkwá mmadụ nọ kwatuo ya. Ịgha ụgha na-atọ ha ụtọ. Ha na-eji ọnụ ha agọzi mmadụ, ma na-abụ ya ọnụ n’obi ha.+ (Sila)
3 Akpụrụkọtala mụ na ndị ajọ omume nakwa ndị na-eme ihe ọjọọ,+Ndị na-agwa mmadụ ibe ha okwu ọma, ma ya abụrụ na ha bu ihe ọjọọ n’obi.+
4 N’ihi na ha na-agba izu ka ha si ná nnukwu ọkwá mmadụ nọ kwatuo ya. Ịgha ụgha na-atọ ha ụtọ. Ha na-eji ọnụ ha agọzi mmadụ, ma na-abụ ya ọnụ n’obi ha.+ (Sila)