Jenesis 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe ihe a mechara, Jehova gwara Ebram okwu n’ọhụụ, sị: “Ebram, atụla egwu.+ Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+ Diuterọnọmi 33:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ndị Izrel, obi dị unu ụtọ.+ Ònye dị ka unu,+Unu ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta na-echebe unu+Na mma agha unu nke dị ebube? Ndị iro unu ga-atụ egwu n’ihu unu,+Unu ga-azọkwa ha ụkwụ n’azụ.” Abụ Ọma 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma gịnwa bụ́ Jehova bụ ọta gbara m gburugburu,+Ebube m+ na Onye na-eme ka obi sie m ike.*+
15 Mgbe ihe a mechara, Jehova gwara Ebram okwu n’ọhụụ, sị: “Ebram, atụla egwu.+ Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+
29 Ndị Izrel, obi dị unu ụtọ.+ Ònye dị ka unu,+Unu ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta na-echebe unu+Na mma agha unu nke dị ebube? Ndị iro unu ga-atụ egwu n’ihu unu,+Unu ga-azọkwa ha ụkwụ n’azụ.”