Abụ Ọma 36:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Chineke, ịhụnanya gị* enweghị atụ.+ Ọ bụ n’okpuru nku gị ka ndị mmadụ na-agbaba ka e chebe ha.+ Abụ Ọma 86:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma Jehova, ị bụ Chineke nwere ọmịiko* ma na-eme ebere. Ị naghị ewe iwe ọsọ ọsọ, ịhụnanya gị dị ukwuu, ị bụkwa onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.*+ Maịka 7:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Olee Chi dị ka gị,Onye na-agbaghara mmehie+ nke ndị fọdụrụ n’Izrel bụ́ ndị ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi,N’ihi na ịhụnanya* na-atọ ya ụtọ.+
15 Ma Jehova, ị bụ Chineke nwere ọmịiko* ma na-eme ebere. Ị naghị ewe iwe ọsọ ọsọ, ịhụnanya gị dị ukwuu, ị bụkwa onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.*+
18 Olee Chi dị ka gị,Onye na-agbaghara mmehie+ nke ndị fọdụrụ n’Izrel bụ́ ndị ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi,N’ihi na ịhụnanya* na-atọ ya ụtọ.+