Ọnụ Ọgụgụ 21:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Mgbe e mechara, ha tụgharịrị gbagowe n’Ụzọ E Si Aga Beshan. Ọg+ eze Beshan na ndị agha ya niile wee pụta ịlụso ha agha n’Edraị.+ Diuterọnọmi 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “N’oge ahụ, anyị weghaara ala ndị eze abụọ bụ́ ndị Amọraịt,+ ndị nọ ná mpaghara Osimiri Jọdan, malite na Ndagwurugwu Anọn ruo n’Ugwu Hemọn+ Diuterọnọmi 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 obodo niile ndị dị n’ala dị larịị, Gilied niile, na Beshan niile ruo Saleka na Edraị,+ bụ́ obodo ndị dị n’alaeze Ọg n’obodo Beshan.
33 Mgbe e mechara, ha tụgharịrị gbagowe n’Ụzọ E Si Aga Beshan. Ọg+ eze Beshan na ndị agha ya niile wee pụta ịlụso ha agha n’Edraị.+
8 “N’oge ahụ, anyị weghaara ala ndị eze abụọ bụ́ ndị Amọraịt,+ ndị nọ ná mpaghara Osimiri Jọdan, malite na Ndagwurugwu Anọn ruo n’Ugwu Hemọn+
10 obodo niile ndị dị n’ala dị larịị, Gilied niile, na Beshan niile ruo Saleka na Edraị,+ bụ́ obodo ndị dị n’alaeze Ọg n’obodo Beshan.