36 Otu onye wee gbara ọsọ mikpuo ogbo n’ime mmanya gbara ụka, dokwasị ya n’okporo osisi amị. O nyere ya Jizọs ka ọ ṅụọ+ ma sị: “Hapụnụ ya! Ka anyị hụ ma Ịlaịja ọ̀ ga-abịa kpọdata ya.”
29 Otu ite nke mmanya gbara ụka juru dọ n’ebe ahụ. Ha wee tinye ogbo na mmanya ahụ gbara ụka, tụkwasị ya n’okporo osisi hisop,* welie ya elu ka o ruo ya n’ọnụ.+