Abụ Ọma 69:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha nyere m nsí* kama inye m nri,+Ha nyekwara m mmanya gbara ụka ka m ṅụọ mgbe mmiri na-agụ m.+ Luk 23:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ndị agha kwakwara ya emo, bịakwa nye ya mmanya gbara ụka,+ Jọn 19:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Otu ite nke mmanya gbara ụka juru dọ n’ebe ahụ. Ha wee tinye ogbo na mmanya ahụ gbara ụka, tụkwasị ya n’okporo osisi hisop,* welie ya elu ka o ruo ya n’ọnụ.+
29 Otu ite nke mmanya gbara ụka juru dọ n’ebe ahụ. Ha wee tinye ogbo na mmanya ahụ gbara ụka, tụkwasị ya n’okporo osisi hisop,* welie ya elu ka o ruo ya n’ọnụ.+