Abụ Ọma 17:8, 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Chebe m ka mkpụrụ anya gị.+ Zoo m n’okpuru nku gị.+ 9 Napụta m n’aka ndị ajọ omume ndị na-alụso m ọgụ,N’aka ndị iro m gbara m gburugburu ma na-achọ igbu m.+ Abụ Ọma 59:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 59 Chineke m, biko, napụta m n’aka ndị iro m.+ Chebe m ka ndị na-abịa ịlụso m ọgụ ghara inweta m.+ Abụ Ọma 140:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova, biko, chebe m ka m ghara ịba n’aka ndị ajọ omume.+ Chebe m ka m ghara ịba n’aka ndị tigbuo zọgbuo,Ndị na-akpa nkata ka ha kwatuo m. Matiu 6:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ekwela ka a nwata anyị,*+ kama napụta anyị n’aka ajọ onye ahụ.’+
8 Chebe m ka mkpụrụ anya gị.+ Zoo m n’okpuru nku gị.+ 9 Napụta m n’aka ndị ajọ omume ndị na-alụso m ọgụ,N’aka ndị iro m gbara m gburugburu ma na-achọ igbu m.+
4 Jehova, biko, chebe m ka m ghara ịba n’aka ndị ajọ omume.+ Chebe m ka m ghara ịba n’aka ndị tigbuo zọgbuo,Ndị na-akpa nkata ka ha kwatuo m.