Abụ Ọma 98:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na o meela ihe ndị dị ebube.+ O jirila aka ya siri ike,* ya bụ, ogwe aka ya dị nsọ, zọpụta ndị ya.*+
98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na o meela ihe ndị dị ebube.+ O jirila aka ya siri ike,* ya bụ, ogwe aka ya dị nsọ, zọpụta ndị ya.*+