Abụ Ọma 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova, eze na-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ị na-egosi na ị dị ike.+ Ọ na-aṅụrị nnukwu ọṅụ maka na ị na-azọpụta ya.+ Abụ Ọma 21:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ rịọrọ gị ka i mee ka ọ dị ogologo ndụ, i wee meere ya ihe ọ rịọrọ.+ I mere ka ọ dị ogologo ndụ, ka ọ dịrị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi. Ilu 3:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Nwa m, echefula ihe m na-akụziri gị,*Jiri obi gị niile na-edebe iwu dị iche iche m na-enye gị, 2 N’ihi na ha ga-eme ka ị dịtee ndụ aka,Meekwa ka obi ruo gị ala.+
21 Jehova, eze na-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ị na-egosi na ị dị ike.+ Ọ na-aṅụrị nnukwu ọṅụ maka na ị na-azọpụta ya.+
4 Ọ rịọrọ gị ka i mee ka ọ dị ogologo ndụ, i wee meere ya ihe ọ rịọrọ.+ I mere ka ọ dị ogologo ndụ, ka ọ dịrị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi.
3 Nwa m, echefula ihe m na-akụziri gị,*Jiri obi gị niile na-edebe iwu dị iche iche m na-enye gị, 2 N’ihi na ha ga-eme ka ị dịtee ndụ aka,Meekwa ka obi ruo gị ala.+