Abụ Ọma 34:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ya hapụ ihe ọjọọ, mewe ezi ihe.+ Ya na-achọ udo ma gbalịa na-eme udo.+ Abụ Ọma 101:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Agaghị m edowe ihe ọ bụla na-abaghị uru n’ihu m. M kpọrọ omume ndị na-akwụsị ime ihe dị mma asị.+ E nweghị ihe jikọrọ mụ na ha. Abụ Ọma 119:104 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 104 Iwu gị na-eme ka m na-akpa àgwà otú gosiri na m na-aghọta ihe.+ Ọ bụ ya mere m ji kpọọ ụzọ ọjọọ ọ bụla asị.+ Ndị Rom 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka ịhụnanya unu ghara ịbụ ịhụnanya ihu abụọ.+ Kpọọnụ ihe ọjọọ asị;+ na-agbasinụ mbọ ike ka unu na-eme ihe ọma.* Ndị Hibru 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ị hụrụ ezi omume n’anya, ị kpọkwara mmebi iwu asị. Ọ bụ ya mere Chineke, bụ́ Chineke gị, ji tee gị mmanụ+ ma mee ka ị na-aṅụrị ọṅụ karịa ndị ibe gị.”+
3 Agaghị m edowe ihe ọ bụla na-abaghị uru n’ihu m. M kpọrọ omume ndị na-akwụsị ime ihe dị mma asị.+ E nweghị ihe jikọrọ mụ na ha.
104 Iwu gị na-eme ka m na-akpa àgwà otú gosiri na m na-aghọta ihe.+ Ọ bụ ya mere m ji kpọọ ụzọ ọjọọ ọ bụla asị.+
9 Ka ịhụnanya unu ghara ịbụ ịhụnanya ihu abụọ.+ Kpọọnụ ihe ọjọọ asị;+ na-agbasinụ mbọ ike ka unu na-eme ihe ọma.*
9 Ị hụrụ ezi omume n’anya, ị kpọkwara mmebi iwu asị. Ọ bụ ya mere Chineke, bụ́ Chineke gị, ji tee gị mmanụ+ ma mee ka ị na-aṅụrị ọṅụ karịa ndị ibe gị.”+