Abụ Ọma 37:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Hapụ ihe ọjọọ ma mewe ezi ihe,+Ị ga-anọgidekwa ruo mgbe ebighị ebi. Abụ Ọma 97:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya, kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+ Ọ na-eche ndị* na-erubere ya isi nche.+ Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+ Emọs 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya.+ Kpeekwanụ ikpe ziri ezi n’ọnụ ụzọ ámá obodo.+ Ikekwe Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị aghaGa-emere ndị fọdụrụ n’ụlọ Josef amara.’+ Ndị Rom 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka ịhụnanya unu ghara ịbụ ịhụnanya ihu abụọ.+ Kpọọnụ ihe ọjọọ asị;+ na-agbasinụ mbọ ike ka unu na-eme ihe ọma.*
10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya, kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+ Ọ na-eche ndị* na-erubere ya isi nche.+ Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+
15 Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya.+ Kpeekwanụ ikpe ziri ezi n’ọnụ ụzọ ámá obodo.+ Ikekwe Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị aghaGa-emere ndị fọdụrụ n’ụlọ Josef amara.’+
9 Ka ịhụnanya unu ghara ịbụ ịhụnanya ihu abụọ.+ Kpọọnụ ihe ọjọọ asị;+ na-agbasinụ mbọ ike ka unu na-eme ihe ọma.*