Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 112:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 Ọ na-enwuru ndị obi ha dị ọcha ka ìhè nke na-enwu n’ebe gbara ọchịchịrị.+

      ח [Het]

      O nwere ọmịiko,* na-eme ebere,+ bụrụkwa onye ezi omume.

  • Ilu 4:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ma ụzọ ndị ezi omume yiri ìhè na-enwu mgbe chi bọrọ,

      Nke na-enwusikwu ike ruo mgbe chi bọchara.+

  • Aịzaya 30:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 N’ụbọchị Jehova ga-ekechi ọkpụkpụ ndị ya gbajiri agbaji,+ gwọọkwa ha ezigbo ahụ́ o merụrụ ha mgbe o tiri ha ihe,+ ìhè ọnwa gbazuru agbazu ga-adị ka ìhè anyanwụ. Anyanwụ ga-enyekwu ìhè okpukpu asaa+ dị ka à ga-asị na o ji otu ụbọchị chaa ihe o kwesịrị iji abalị asaa chaa.

  • Maịka 7:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  9 M ga-edi iwe Jehova na-ewesa m

      N’ihi na emehiela m ya.+

      M ga na-edi ya ruo mgbe o kpechitere ọnụ m, kpeekwara m ikpe ziri ezi.

      Ọ ga-akpọrọ m bịa n’ìhè.

      M ga-elekwasị ezi omume ya anya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya