Abụ Ọma 97:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ìhè enwuorola ndị ezi omume,+Ndị obi ha dị ọcha na-aṅụrịkwa ọṅụ. 1 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma unu bụ “ndị a họọrọ, ndị eze bụ́kwa ndị nchụàjà, mba dị nsọ,+ ndị pụrụ iche Chineke họọrọ,+ ka unu wee kwusaa n’ebe niile na Chineke dị mma.”+ Ọ kpọpụtara unu n’ọchịchịrị ma kpọba unu n’ìhè ya dị ebube.+
9 Ma unu bụ “ndị a họọrọ, ndị eze bụ́kwa ndị nchụàjà, mba dị nsọ,+ ndị pụrụ iche Chineke họọrọ,+ ka unu wee kwusaa n’ebe niile na Chineke dị mma.”+ Ọ kpọpụtara unu n’ọchịchịrị ma kpọba unu n’ìhè ya dị ebube.+