Abụ Ọma 79:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 79 Chineke, ndị mba ọzọ abatala n’ala gị.+ Ha emerụọla ụlọ nsọ gị.+ Ha emeela ka Jeruselem bụrụzie obodo e bibiri ebibi.+
79 Chineke, ndị mba ọzọ abatala n’ala gị.+ Ha emerụọla ụlọ nsọ gị.+ Ha emeela ka Jeruselem bụrụzie obodo e bibiri ebibi.+