Aịzaya 11:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’oge ahụ, mgbọrọgwụ Jesi+ ga-eguzo ọtọ bụrụ ihe na-agbara ndị dị iche iche àmà.+ Mba dị iche iche ga-agakwuru ya ka o duzie ha.*+ Ebe ọ na-anọ ezu ike ga-adịkwa ebube. Aịzaya 49:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-eweli aka m elu ka mba dị iche iche hụ ya. M ga-egwunyekwara mba dị iche iche ihe ga-agbara ha àmà.+ Ha ga-ekuru ụmụ gị ndị nwoke n’aka* kutere gị,Burukwa ụmụ gị ndị nwaanyị n’ubu.+ Aịzaya 60:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mba dị iche iche ga-aga ebe ìhè gị na-enwu.+ Ndị eze+ ga-agakwa ebe ìhè gị dị ebube na-enwu.+
10 N’oge ahụ, mgbọrọgwụ Jesi+ ga-eguzo ọtọ bụrụ ihe na-agbara ndị dị iche iche àmà.+ Mba dị iche iche ga-agakwuru ya ka o duzie ha.*+ Ebe ọ na-anọ ezu ike ga-adịkwa ebube.
22 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-eweli aka m elu ka mba dị iche iche hụ ya. M ga-egwunyekwara mba dị iche iche ihe ga-agbara ha àmà.+ Ha ga-ekuru ụmụ gị ndị nwoke n’aka* kutere gị,Burukwa ụmụ gị ndị nwaanyị n’ubu.+