Abụ Ọma 21:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ị na-eme ka ọ bụrụ onye a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi.+ Ị na-eme ka ọ na-aṅụrị ọṅụ maka na ị nọnyeere ya.+ Matiu 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ndị obi ha dị ọcha na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na ha ga-ahụ Chineke.
6 Ị na-eme ka ọ bụrụ onye a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi.+ Ị na-eme ka ọ na-aṅụrị ọṅụ maka na ị nọnyeere ya.+