Abụ Ọma 72:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ka aha ya dịruo mgbe ebighị ebi.+ Ka aha ya na-ede ude ogologo oge niile anyanwụ dị. Ka e si n’aka ya gọzie ndị mmadụ.+ Ka mba niile kpọọ ya onye obi ụtọ.
17 Ka aha ya dịruo mgbe ebighị ebi.+ Ka aha ya na-ede ude ogologo oge niile anyanwụ dị. Ka e si n’aka ya gọzie ndị mmadụ.+ Ka mba niile kpọọ ya onye obi ụtọ.