Abụ Ọma 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ị na-eme ka ọ bụrụ onye a gọziri agọzi nke ukwuu ruo mgbe ebighị ebi;+Ị na-eji ọṅụ nke si n’ihu gị eme ka ọ ṅụrịa ọṅụ.+
6 N’ihi na ị na-eme ka ọ bụrụ onye a gọziri agọzi nke ukwuu ruo mgbe ebighị ebi;+Ị na-eji ọṅụ nke si n’ihu gị eme ka ọ ṅụrịa ọṅụ.+