Abụ Ọma 21:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ị na-eme ka ọ bụrụ onye a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi.+ Ị na-eme ka ọ na-aṅụrị ọṅụ maka na ị nọnyeere ya.+
6 Ị na-eme ka ọ bụrụ onye a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi.+ Ị na-eme ka ọ na-aṅụrị ọṅụ maka na ị nọnyeere ya.+