2 Ndị Izrel wee malite isesa Mosis okwu,+ sị: “Nye anyị mmiri ka anyị ṅụọ.” Ma Mosis sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-esesa m okwu? Gịnị mere unu ji na-anwa Jehova ọnwụnwa?”+
8 unu akpọchila obi unu otú nna nna unu hà mere mgbe ha kpasuru m ezigbo iwe, otú ha mere n’ụbọchị ha nwara m n’ala ịkpa,+9 bụ́ ebe nna nna unu hà nọ nwaa m ọnwụnwa, leekwa m ule n’agbanyeghị na ha hụrụ ihe ndị m mere ruo afọ iri anọ.+