Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 21:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Unu ga-ewere ya ka onye dị nsọ+ n’ihi na ọ bụ ya na-ewetara Chineke unu achịcha. Unu ga-ewere ya ka onye dị nsọ n’ihi na mụnwa bụ́ Jehova, onye kpọpụtara unu iche ka unu dị nsọ, dị nsọ.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 16:5-7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 O wee gwa Kora na ndị niile na-akwado ya, sị: “N’ụtụtụ, Jehova ga-eme ka a mara onye bụ́ onye nke ya+ na onye dị nsọ na onye ga na-abịa ya nso.+ Ọ bụ onye ọ bụla ọ họọrọ+ ga na-abịa ya nso. 6 Kora, gị na ndị niile na-akwado gị,+ meenụ ihe a: Werenụ ihe ndị e ji amụ insens,+ 7 gụnyenụ ọkụ na ha echi ma tụkwasị insens* na ha n’ihu Jehova. Ọ bụ onye Jehova ga-ahọrọ+ bụ onye dị nsọ. Ụmụ Livaị,+ nsogbu unu akarịala!”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya