Abụ Ọma 35:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị akaebe ụgha na-abịa,+Na-ebo m ihe m na-amaghị ihe ọ bụla banyere ya. 12 Ha na-eji ihe ọjọọ akwụ m ụgwọ ihe ọma,+Na-eme ka obi dị m* ka onye mmadụ nwụnahụrụ. Abụ Ọma 38:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma ndị iro m siri ike,* bụrụkwa ndị dike. Ndị kpọrọ m asị n’enweghị ihe m mere ha dịzi ọtụtụ. 20 Ha ji ihe ọjọọ kwụọ m ụgwọ ihe ọma. Ha nọ na-enye m nsogbu maka na ha achọghị ka m na-eme ihe dị mma.
11 Ndị akaebe ụgha na-abịa,+Na-ebo m ihe m na-amaghị ihe ọ bụla banyere ya. 12 Ha na-eji ihe ọjọọ akwụ m ụgwọ ihe ọma,+Na-eme ka obi dị m* ka onye mmadụ nwụnahụrụ.
19 Ma ndị iro m siri ike,* bụrụkwa ndị dike. Ndị kpọrọ m asị n’enweghị ihe m mere ha dịzi ọtụtụ. 20 Ha ji ihe ọjọọ kwụọ m ụgwọ ihe ọma. Ha nọ na-enye m nsogbu maka na ha achọghị ka m na-eme ihe dị mma.